Native Bible

Genesis 17:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu,

Genesis 17:24 in English

Genesis 17:24 · Berean Standard Bible

So Abraham was ninety-nine years old when he was circumcised,

Context

22Mgbe ọ gwasịrị Ebraham okwu, Chineke si nʼebe ọ nọ pụọ. 23Nʼụbọchị ahụ, Ebraham duuru Ishmel nwa ya nwoke, na ndị ikom niile a mụrụ nʼezinaụlọ ya, tinyere ndị e ji ego zụta, ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ ya, bie ha ugwu dịka Chineke gwara ya ka ọ mee. 24Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu, 25Ishmel nwa ya gbara afọ iri na atọ. 26E biri Ebraham na nwa ya bụ Ishmel ugwu nʼotu ụbọchị ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.