Native Bible

Genesis 17:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E biri Ebraham na nwa ya bụ Ishmel ugwu nʼotu ụbọchị ahụ.

Genesis 17:26 in English

Genesis 17:26 · Berean Standard Bible

Abraham and his son Ishmael were circumcised on the same day.

Context

24Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu, 25Ishmel nwa ya gbara afọ iri na atọ. 26E biri Ebraham na nwa ya bụ Ishmel ugwu nʼotu ụbọchị ahụ. 27Ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ Ebraham, ndị a mụrụ nʼụlọ ya na ndị e si nʼaka ndị mba ọzọ zụta ka e biri ugwu nʼoge Ebraham biri ugwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.