Native Bible

Genesis 17:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ gwasịrị Ebraham okwu, Chineke si nʼebe ọ nọ pụọ.

Genesis 17:22 in English

Genesis 17:22 · Berean Standard Bible

When He had finished speaking with Abraham, God went up from him.

Context

20Ma banyere Ishmel, anụla m ihe i kwuru. Aga m agọzi ya mee ya ka ọ baa ụba ma dịkwa ukwuu nʼọnụọgụgụ. Ọ ga-aghọ nna ndị eze iri na abụọ. Aga m eme ya ka ọ ghọọ mba dị ukwuu. 21Ma ọgbụgba ndụ m ka m ga-eme ka o guzosie ike nʼebe Aịzik nọ, onye Sera ga-amụtara gị nʼoge dịka ugbu a nʼafọ ọzọ.” 22Mgbe ọ gwasịrị Ebraham okwu, Chineke si nʼebe ọ nọ pụọ. 23Nʼụbọchị ahụ, Ebraham duuru Ishmel nwa ya nwoke, na ndị ikom niile a mụrụ nʼezinaụlọ ya, tinyere ndị e ji ego zụta, ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ ya, bie ha ugwu dịka Chineke gwara ya ka ọ mee. 24Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.