Native Bible

Genesis 11:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ nʼobodo Haran ka Tera nọ nwụọ, mgbe ọ gbara narị afọ abụọ na ise. 11:3 Maọbụ, Aja ụrọ 11:9 Babel ya bụ Babilọn pụtara ọgbaaghara nʼasụsụ Hibru. 11:31 Haran bụ aha mmadụ, bụrụkwa aha obodo dị nʼala Mesopotamịa. Obodo e ji ife ọnwa mara, dị ka a makwaara obodo Ụọ.

Genesis 11:32 in English

Genesis 11:32 · Berean Standard Bible

Terah lived 205 years, and he died in Haran.

Context

30Ma Serai bụ nwanyị aga, ọ mụtaghị nwa ọbụla. 31Tera kpọrọ nwa ya Ebram, na nwa nwa ya Lọt, onye bụ nwa Haran,* na nwunye nwa ya Serai, bụ nwunye Ebram, duru ha hapụ Ụọ, obodo ndị Kaldịa, pụọ gawa nʼala Kenan. Ma mgbe ha bịarutere nʼobodo Haran, ha kwụsịrị biri nʼebe ahụ. 32Ọ bụ nʼobodo Haran ka Tera nọ nwụọ, mgbe ọ gbara narị afọ abụọ na ise. 11:3 Maọbụ, Aja ụrọ 11:9 Babel ya bụ Babilọn pụtara ọgbaaghara nʼasụsụ Hibru. 11:31 Haran bụ aha mmadụ, bụrụkwa aha obodo dị nʼala Mesopotamịa. Obodo e ji ife ọnwa mara, dị ka a makwaara obodo Ụọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.