Ezra 8:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị sitere nʼikwu Joab, Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218),
Ezra 8:9 in English
Ezra 8:9 · Berean Standard Bible
from the descendants of Joab, Obadiah son of Jehiel, and with him 218 men;
Context
7Ndị sitere nʼikwu Elam,
Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70), 8ndị sitere nʼikwu Shefataya,
Zebadaya nwa Maikel, na iri ndị ikom asatọ (80). 9Ndị sitere nʼikwu Joab,
Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218), 10ndị sitere nʼikwu Bani,
Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160). 11Ndị sitere nʼikwu Bebai;
Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.