Ezra 8:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị sitere nʼikwu Elam, Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70),
Ezra 8:7 in English
Ezra 8:7 · Berean Standard Bible
from the descendants of Elam, Jeshaiah son of Athaliah, and with him 70 men;
Context
5ndị ikwu Zatu,
Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya. 6Ndị ikwu Adin,
Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya. 7Ndị sitere nʼikwu Elam,
Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70), 8ndị sitere nʼikwu Shefataya,
Zebadaya nwa Maikel, na iri ndị ikom asatọ (80). 9Ndị sitere nʼikwu Joab,
Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.