Ezra 8:5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị ikwu Zatu, Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya.
Ezra 8:5 in English
Ezra 8:5 · Berean Standard Bible
from the descendants of Zattu, Shecaniah son of Jahaziel,* and with him 300 men;
Context
3ndị ikwu Shekanaya;
ndị ikwu Parosh,
Zekaraya na narị mmadụ na iri ise (150) ndị so ya denye aha ha nʼakwụkwọ. 4Ndị ikwu Pahat-Moab,
Eliehoenai nwa Zerahaya dị narị mmadụ abụọ (200), 5ndị ikwu Zatu,
Shekanaya nwa Jahaziel na narị mmadụ atọ (300) so ya. 6Ndị ikwu Adin,
Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya. 7Ndị sitere nʼikwu Elam,
Jeshaya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa (70),
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.