Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị sitere nʼikwu Bebai; Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28),

Ezra 8:11 in English

Ezra 8:11 · Berean Standard Bible

from the descendants of Bebai, Zechariah son of Bebai, and with him 28 men;

Context

9Ndị sitere nʼikwu Joab, Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218), 10ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160). 11Ndị sitere nʼikwu Bebai; Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28), 12ndị sitere nʼikwu Azgad, Johanan nwa Hakatan na narị ndị ikom na iri (110). 13Ndị sitere nʼikwu Adonikam, ndị ikpeazụ, ndị aha ha bụ Elifelet, na Jeuel na Shemaya na iri ndị ikom isii (60) bụ ndị so ha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.