Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160).

Ezra 8:10 in English

Ezra 8:10 · Berean Standard Bible

from the descendants of Bani, Shelomith son of Josiphiah,* and with him 160 men;

Context

8ndị sitere nʼikwu Shefataya, Zebadaya nwa Maikel, na iri ndị ikom asatọ (80). 9Ndị sitere nʼikwu Joab, Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218), 10ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160). 11Ndị sitere nʼikwu Bebai; Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28), 12ndị sitere nʼikwu Azgad, Johanan nwa Hakatan na narị ndị ikom na iri (110).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.