Ezra 2:40
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Livayị: Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74).
Ezra 2:40 in English
Ezra 2:40 · Berean Standard Bible
The Levites: the descendants of Jeshua and Kadmiel (through the line of Hodaviah *), 74.
Context
38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247) 39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107). 40Ndị Livayị:
Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74). 41Ndị ọbụ abụ:
Ndị agbụrụ Asaf,* otu narị, na iri abụọ na asatọ (128). 42Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:*
Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.