Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:* Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139).

Ezra 2:42 in English

Ezra 2:42 · Berean Standard Bible

The gatekeepers: the descendants of Shallum, the descendants of Ater, the descendants of Talmon, the descendants of Akkub, the descendants of Hatita, and the descendants of Shobai, 139 in all.

Context

40Ndị Livayị: Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74). 41Ndị ọbụ abụ: Ndị agbụrụ Asaf,* otu narị, na iri abụọ na asatọ (128). 42Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:* Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139). 43Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ: Ndị agbụrụ* Ziha, Hasufa na ndị Tabaot, 44Keros, Siaha, Padon,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.