Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ọbụ abụ: Ndị agbụrụ Asaf,* otu narị, na iri abụọ na asatọ (128).

Ezra 2:41 in English

Ezra 2:41 · Berean Standard Bible

The singers: the descendants of Asaph, 128.

Context

39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107). 40Ndị Livayị: Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74). 41Ndị ọbụ abụ: Ndị agbụrụ Asaf,* otu narị, na iri abụọ na asatọ (128). 42Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu:* Ndị agbụrụ Shalum, Atea, Talmon, Akub, Hatita na Shobai. Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139). 43Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ: Ndị agbụrụ* Ziha, Hasufa na ndị Tabaot,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.