Ezra 2:39
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).
Ezra 2:39 in English
Ezra 2:39 · Berean Standard Bible
and the descendants of Harim, 1,017.
Context
37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052) 38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247) 39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107). 40Ndị Livayị:
Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74). 41Ndị ọbụ abụ:
Ndị agbụrụ Asaf,* otu narị, na iri abụọ na asatọ (128).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.