Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)

Ezra 2:38 in English

Ezra 2:38 · Berean Standard Bible

the descendants of Pashhur, 1,247;

Context

36Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973) 37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052) 38ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247) 39ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107). 40Ndị Livayị: Ndị agbụrụ Jeshua na Kadmiel (nke ụmụ Hodavaya), iri asaa na anọ (74).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.