Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52).

Ezra 2:29 in English

Ezra 2:29 · Berean Standard Bible

the descendants of Nebo, 52;

Context

27Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122). 28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52). 30Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156). 31Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.