Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).

Ezra 2:28 in English

Ezra 2:28 · Berean Standard Bible

the men of Bethel and Ai, 223;

Context

26Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621). 27Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122). 28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52). 30Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.