Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156).

Ezra 2:30 in English

Ezra 2:30 · Berean Standard Bible

the descendants of Magbish, 156;

Context

28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52). 30Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156). 31Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 32Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.