Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).

Ezra 2:31 in English

Ezra 2:31 · Berean Standard Bible

the descendants of the other Elam,* 1,254;

Context

29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52). 30Ndị ikom Magbish, otu narị na iri ise na isii (156). 31Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 32Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320). 33Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.