Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725).

Ezra 2:33 in English

Ezra 2:33 · Berean Standard Bible

the men of Lod, Hadid, and Ono, 725;

Context

31Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). 32Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320). 33Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725). 34Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345). 35Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.