Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345).

Ezra 2:34 in English

Ezra 2:34 · Berean Standard Bible

the men of Jericho, 345;

Context

32Ụmụ Harim, narị atọ na iri abụọ (320). 33Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725). 34Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345). 35Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630). 36Ndị nchụaja: ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973)

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.