Ezra 2:35
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).
Ezra 2:35 in English
Ezra 2:35 · Berean Standard Bible
and the descendants of Senaah, 3,630.
Context
33Ụmụ Lod, Hadid na Ono, narị asaa na iri abụọ na ise (725). 34Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345). 35Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630). 36Ndị nchụaja:
ndị agbụrụ Jedaya (site nʼezinaụlọ Jeshua), narị itoolu na iri asaa na atọ (973) 37ndị Imea, otu puku na iri ise na abụọ (1,052)
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.