Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122).

Ezra 2:27 in English

Ezra 2:27 · Berean Standard Bible

the men of Michmash, 122;

Context

25Ndị ikom Kiriat Jearim,* Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743). 26Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621). 27Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122). 28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). 29Ndị ikom Nebo, iri ise na abụọ (52).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.