Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621).

Ezra 2:26 in English

Ezra 2:26 · Berean Standard Bible

the men of Ramah and Geba, 621;

Context

24Ndị ikom Azmavet, iri anọ na abụọ (42). 25Ndị ikom Kiriat Jearim,* Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743). 26Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621). 27Ndị ikom Mikmash, otu narị na iri abụọ na abụọ (122). 28Ndị ikom Betel na Ai, narị abụọ na iri abụọ na atọ (223).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.