Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya.

Ezra 10:21 in English

Ezra 10:21 · Berean Standard Bible

From the descendants of Harim: Maaseiah, Elijah, Shemaiah, Jehiel, and Uzziah.

Context

19Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma. 20Ndị si nʼikwu Imea bụ Hanani, na Zebadaya. 21Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya. 22Ndị si nʼikwu Pashua: Elioenai, Maaseia, Ishmel, Netanel, Jozabad, na Eleasa. 23Nʼime ndị Livayị: Jozabad, Shimei, Kelaya (onye a na-akpọkwa Kelita), Petahaya, Juda na Elieza.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.