Ezra 10:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma.
Ezra 10:19 in English
Ezra 10:19 · Berean Standard Bible
They pledged to send their wives away, and for their guilt they presented a ram from the flock as a guilt offering.
Context
17Mgbe ọnwa atọ gasịrị, ya bụ, nʼabalị mbụ nke ọnwa mbụ nʼafọ, ha rụchara ọrụ banyere ndị ikom lụrụ ndị inyom mba ọzọ. 18A chọpụtara nʼetiti ụmụ ndị nchụaja, na ndị a lụrụ ndị inyom si na mba ọzọ.
Ndị si nʼikwu Jeshua nwa Jozadak na ụmụnne ya bụ,
Maaseia, Elieza, Jarib na Gedaliya. 19Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma. 20Ndị si nʼikwu Imea bụ
Hanani, na Zebadaya. 21Ikwu Harim:
Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.