Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị si nʼikwu Imea bụ Hanani, na Zebadaya.

Ezra 10:20 in English

Ezra 10:20 · Berean Standard Bible

From the descendants of Immer: Hanani and Zebadiah.

Context

18A chọpụtara nʼetiti ụmụ ndị nchụaja, na ndị a lụrụ ndị inyom si na mba ọzọ. Ndị si nʼikwu Jeshua nwa Jozadak na ụmụnne ya bụ, Maaseia, Elieza, Jarib na Gedaliya. 19Ha niile jikọrọ aka kpebiekwa na ha ga-ezila ndị nwunye ha. Onye ọbụla wetara ebule site nʼigwe atụrụ dịka ihe ikpe ọmụma. 20Ndị si nʼikwu Imea bụ Hanani, na Zebadaya. 21Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya. 22Ndị si nʼikwu Pashua: Elioenai, Maaseia, Ishmel, Netanel, Jozabad, na Eleasa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.