Izikiel 27:2
Ezekiel 27:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Nwa nke mmadụ, bulie abụ akwa banyere Taịa,
Ezekiel 27:2 in English
Ezekiel 27:2 · Berean Standard Bible
“Now you, son of man, take up a lament for Tyre.
Context
1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Nwa nke mmadụ, bulie abụ akwa banyere Taịa, 3sị ya, gị oke obodo dị nʼọnụ oke osimiri, onye bụ onye ahịa nke mba niile dị nʼọnụ osimiri. ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru:
“ ‘Gị onwe gị, bụ Taịa, na-asị,
“Ezuru m oke nʼịma mma.” 4I meela ka oke ala gị dịrị nʼetiti oke osimiri.
Ndị wuru gị emeekwala ka ịma mma gị zuo oke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.