Native Bible

Ezekiel 27:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

Ezekiel 27:1 in English

Ezekiel 27:1 · Berean Standard Bible

Then the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Nwa nke mmadụ, bulie abụ akwa banyere Taịa, 3sị ya, gị oke obodo dị nʼọnụ oke osimiri, onye bụ onye ahịa nke mba niile dị nʼọnụ osimiri. ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: “ ‘Gị onwe gị, bụ Taịa, na-asị, “Ezuru m oke nʼịma mma.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.