Ọpụpụ 25:8
Exodus 25:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Mee ka ha wuoro m ebe nsọ. Mụ onwe m ga-ebikwa nʼetiti ha.
Exodus 25:8 in English
Exodus 25:8 · Berean Standard Bible
And they are to make a sanctuary for Me, so that I may dwell among them.
Context
6mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ,
ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 7nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd,* na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi. 8“Mee ka ha wuoro m ebe nsọ. Mụ onwe m ga-ebikwa nʼetiti ha. 9Wuo ụlọ nzute a na ihe ịchọ ya mma niile, ka ọ bụrụ otu ihe dịka oyiyi m ga-egosi gị. 10“Ha ga-eji osisi akashia wuo igbe ọgbụgba ndụ nke ịdị ogologo ya ga-abụ otu mita na sentimita iri. Obosara ya bụ sentimita iri isii na asatọ. Ịla elu ya ga-abụkwa sentimita iri isii na asatọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.