Native Bible

Exodus 25:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd,* na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi.

Exodus 25:7 in English

Exodus 25:7 · Berean Standard Bible

and onyx stones and gemstones to be mounted on the ephod and breastpiece.

Context

5akpụkpọ anụ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri, na osisi akashia; 6mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ, ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 7nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd,* na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi. 8“Mee ka ha wuoro m ebe nsọ. Mụ onwe m ga-ebikwa nʼetiti ha. 9Wuo ụlọ nzute a na ihe ịchọ ya mma niile, ka ọ bụrụ otu ihe dịka oyiyi m ga-egosi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.