Native Bible

Exodus 25:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

akpụkpọ anụ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri, na osisi akashia;

Exodus 25:5 in English

Exodus 25:5 · Berean Standard Bible

ram skins dyed red and fine leather;* acacia wood;

Context

3“Ndị a bụ Onyinye ị ga-anata nʼaka ha: “ọlaọcha, ọlaedo na bronz. 4Ogho na-acha anụnụ anụnụ, nke odo odo, nke uhie uhie, nke ezi akwa ọcha, na nke ajị ewu; 5akpụkpọ anụ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri, na osisi akashia; 6mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ, ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 7nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd,* na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.