Ọpụpụ 25:3
Exodus 25:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ndị a bụ Onyinye ị ga-anata nʼaka ha: “ọlaọcha, ọlaedo na bronz.
Exodus 25:3 in English
Exodus 25:3 · Berean Standard Bible
This is the offering you are to accept from them: gold, silver, and bronze;
Context
1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2“Gwa ụmụ Izrel ka ha wetara m onyinye. Ị ga-anabatara m onyinye ahụ site nʼaka nwoke ọbụla onye o metụrụ nʼobi inye onyinye a. 3“Ndị a bụ Onyinye ị ga-anata nʼaka ha:
“ọlaọcha, ọlaedo na bronz. 4Ogho na-acha anụnụ anụnụ, nke odo odo, nke uhie uhie, nke ezi akwa ọcha,
na nke ajị ewu; 5akpụkpọ anụ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri,
na osisi akashia;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.