Native Bible

Exodus 25:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ, ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ;

Exodus 25:6 in English

Exodus 25:6 · Berean Standard Bible

olive oil for the light; spices for the anointing oil and for the fragrant incense;

Context

4Ogho na-acha anụnụ anụnụ, nke odo odo, nke uhie uhie, nke ezi akwa ọcha, na nke ajị ewu; 5akpụkpọ anụ ebule e sijiri uhie uhie, akpụkpọ ehi mmiri, na osisi akashia; 6mmanụ oliv nke a ga-etinye nʼiheọkụ, ụda isi ụtọ a na-etinye na mmanụ nsọ, na ụda na-eme ka aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; 7nkume ọma ọniks, na nkume ndị ọzọ a na-ahịọnye nʼefọọd,* na nke a na-ahịọnyekwa nʼihe mgbochi obi. 8“Mee ka ha wuoro m ebe nsọ. Mụ onwe m ga-ebikwa nʼetiti ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.