Native Bible

Exodus 20:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gị ezula ohi.

Exodus 20:15 in English

Context

13Gị egbula mmadụ. 14Gị akwala iko. 15Gị ezula ohi. 16Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị. 17Gị enwela anya ukwu nʼebe ụlọ onye agbataobi gị dị. Gị enwekwala anya ukwu nʼebe nwunye onye agbataobi gị dị, maọbụ ohu ya nwoke maọbụ ohu ya nwanyị, ehi ya maọbụ ịnyịnya ibu ya, ma ọ bụkwanụ nʼihe ọbụla nke onye agbataobi gị nwere dị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.