Ọpụpụ 20:16
Exodus 20:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị.
Exodus 20:16 in English
Exodus 20:16 · Berean Standard Bible
You shall not bear false witness against your neighbor.*
Context
14Gị akwala iko. 15Gị ezula ohi. 16Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị. 17Gị enwela anya ukwu nʼebe ụlọ onye agbataobi gị dị. Gị enwekwala anya ukwu nʼebe nwunye onye agbataobi gị dị, maọbụ ohu ya nwoke maọbụ ohu ya nwanyị, ehi ya maọbụ ịnyịnya ibu ya, ma ọ bụkwanụ nʼihe ọbụla nke onye agbataobi gị nwere dị.” 18Mgbe ndị Izrel hụrụ egbe eluigwe, na amụma ọkụ, na opi ike, hụkwa ugwu ahụ ka o jupụtakwara nʼanwụrụ ọkụ, ha mara jijiji nʼihi egwu. Ha guzoro nʼebe dị anya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.