Native Bible

Exodus 20:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gị akwala iko.

Exodus 20:14 in English

Exodus 20:14 · Berean Standard Bible

You shall not commit adultery.*

Context

12Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 13Gị egbula mmadụ. 14Gị akwala iko. 15Gị ezula ohi. 16Agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.