Ọpụpụ 20:13
Exodus 20:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị egbula mmadụ.
Exodus 20:13 in English
Exodus 20:13 · Berean Standard Bible
You shall not murder.*
Context
11Nʼihi na ọ bụ nʼime ụbọchị isii ka Onyenwe anyị kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri, na ihe niile dị nʼime ha. O zuru ike nʼụbọchị nke asaa. Nʼihi nke a Onyenwe anyị gọziri ụbọchị nke asaa doo ya nsọ, ka ọ bụrụ ụbọchị izuike. 12Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 13Gị egbula mmadụ. 14Gị akwala iko. 15Gị ezula ohi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.