Ọpụpụ 12:47
Exodus 12:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nzukọ niile nke ụmụ Izrel ga-eme Mmemme Ngabiga a.
Exodus 12:47 in English
Exodus 12:47 · Berean Standard Bible
The whole congregation of Israel must celebrate it.
Context
45Ohu e goro ọrụ, maọbụ onye ọbịa ọbụla agaghị eri ya. 46“A ga-eri ya naanị nʼime otu ụlọ. Ọ gaghị apụ nʼezi. Unu agaghị atapịa ọkpụkpụ ọbụla nke nwa atụrụ ahụ. 47Nzukọ niile nke ụmụ Izrel ga-eme Mmemme Ngabiga a. 48“Onye mba ọzọ bi nʼetiti unu chọrọ isoro unu na Mmemme Ngabiga Onyenwe anyị aghaghị ibi ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ ya ugwu. Mgbe ahụ, ọ ga-abịaru nso isoro na mmemme, nʼihi na a ga-agụ ya dịka nwa afọ ala. Ọ dịghị onye ikom a na-ebighị ugwu ga-eri nri ahụ. 49Otu iwu a dịrị nwa afọ ala na ndị ọbịa niile bi nʼala Izrel.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.