Native Bible

Exodus 12:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ohu e goro ọrụ, maọbụ onye ọbịa ọbụla agaghị eri ya.

Exodus 12:45 in English

Exodus 12:45 · Berean Standard Bible

A temporary resident or hired hand shall not eat the Passover.

Context

43Onyenwe anyị kpọrọ Mosis na Erọn gwa ha sị, “Ndị a bụ usoro iwu metụtara Mmemme Ngabiga: “Onye mba ọzọ agaghị eri anụ nwa atụrụ ahụ. 44Ohu ọbụla a kwụrụ ụgwọ nʼisi ya ga-eri ya naanị ma e biri ya ugwu. 45Ohu e goro ọrụ, maọbụ onye ọbịa ọbụla agaghị eri ya. 46“A ga-eri ya naanị nʼime otu ụlọ. Ọ gaghị apụ nʼezi. Unu agaghị atapịa ọkpụkpụ ọbụla nke nwa atụrụ ahụ. 47Nzukọ niile nke ụmụ Izrel ga-eme Mmemme Ngabiga a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.