Esta 7:1
Esther 7:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eze na Heman gara iri oriri ahụ Esta nwunye eze kpọrọ ha,
Esther 7:1 in English
Esther 7:1 · Berean Standard Bible
So the king and Haman went to dine with Esther the queen,
Context
1Eze na Heman gara iri oriri ahụ Esta nwunye eze kpọrọ ha, 2mgbe ha nọ na-aṅụ mmanya, nʼụbọchị nke abụọ ahụ, eze jụrụ Esta ajụjụ sị, “Gịnị bụ arịrịọ gị, Esta, eze nwanyị? Gịnị ka ị chọrọ? Ihe ọbụla ọ bụ, aga m enye gị ya, ọ bụladị otu ọkara alaeze m.” 3Nʼikpeazụ, Esta nwunye eze zara sị, “Eze biko, ọ bụrụ na m ahụtala amara nʼihu gị, ọ bụrụkwa na ọ masịrị gị, zọpụta ndụ m na ndụ ndị m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.