Ndị Efesọs 4:6
Ephesians 4:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụkwa naanị otu Chineke dị onye bụ Nna ihe niile na onye na-achị ihe niile, na onye na-arụ ọrụ ya nʼime ihe niile, na-ebikwa nʼime ihe niile.
Ephesians 4:6 in English
Ephesians 4:6 · Berean Standard Bible
one God and Father of all, who is over all and through all and in all.
Context
4E nwere otu ahụ na otu Mmụọ, dị ka e siri kpọọ unu nʼotu olileanya nke dịịrị ọkpụkpọ a kpọrọ unu. 5Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim. 6Ọ bụkwa naanị otu Chineke dị onye bụ Nna ihe niile na onye na-achị ihe niile, na onye na-arụ ọrụ ya nʼime ihe niile, na-ebikwa nʼime ihe niile. 7Ma e nyere onye ọbụla amara dịka oke onyinye nke Kraịst siri dị. 8Nʼihi nke a, e kwuru,
“Mgbe ọ rigoro gaa nʼelu,
o duuru igwe ndị a dọtara nʼagha,
nyekwa ụmụ mmadụ onyinye dị iche iche.”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.