Ndị Efesọs 4:8
Ephesians 4:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, e kwuru, “Mgbe ọ rigoro gaa nʼelu, o duuru igwe ndị a dọtara nʼagha, nyekwa ụmụ mmadụ onyinye dị iche iche.”*
Ephesians 4:8 in English
Ephesians 4:8 · Berean Standard Bible
This is why it says:* “When He ascended on high, He led captives away, and gave gifts to men.”*
Context
6Ọ bụkwa naanị otu Chineke dị onye bụ Nna ihe niile na onye na-achị ihe niile, na onye na-arụ ọrụ ya nʼime ihe niile, na-ebikwa nʼime ihe niile. 7Ma e nyere onye ọbụla amara dịka oke onyinye nke Kraịst siri dị. 8Nʼihi nke a, e kwuru,
“Mgbe ọ rigoro gaa nʼelu,
o duuru igwe ndị a dọtara nʼagha,
nyekwa ụmụ mmadụ onyinye dị iche iche.”* 9(E kwuru, “Ọ rigoro,” gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na o buru ụzọ rịdaa nʼime ala mmụọ? 10Onye ahụ si nʼelu rịdata bụkwa otu onye ahụ rigoro nʼeluigwe, ka o nwee ike mejuo ihe niile.)
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.