Ndị Efesọs 4:9
Ephesians 4:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
(E kwuru, “Ọ rigoro,” gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na o buru ụzọ rịdaa nʼime ala mmụọ?
Ephesians 4:9 in English
Ephesians 4:9 · Berean Standard Bible
What does “He ascended” mean, except that He also descended * to the lower parts of the earth?
Context
7Ma e nyere onye ọbụla amara dịka oke onyinye nke Kraịst siri dị. 8Nʼihi nke a, e kwuru,
“Mgbe ọ rigoro gaa nʼelu,
o duuru igwe ndị a dọtara nʼagha,
nyekwa ụmụ mmadụ onyinye dị iche iche.”* 9(E kwuru, “Ọ rigoro,” gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na o buru ụzọ rịdaa nʼime ala mmụọ? 10Onye ahụ si nʼelu rịdata bụkwa otu onye ahụ rigoro nʼeluigwe, ka o nwee ike mejuo ihe niile.) 11O nyekwara ụfọdụ onyinye ị bụ ndị ozi, ụfọdụ ndị amụma, ụfọdụ ndị nkwusa oziọma, ụfọdụ ndị ụkọchukwu na ndị nkuzi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.