Ndị Efesọs 4:5
Ephesians 4:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim.
Ephesians 4:5 in English
Ephesians 4:5 · Berean Standard Bible
one Lord, one faith, one baptism;
Context
3Nọọnụ nʼudo nʼetiti onwe unu gbalịakwanụ ime ka ịdị nʼotu unu dịgide nʼime Mmụọ Nsọ. 4E nwere otu ahụ na otu Mmụọ, dị ka e siri kpọọ unu nʼotu olileanya nke dịịrị ọkpụkpọ a kpọrọ unu. 5Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim. 6Ọ bụkwa naanị otu Chineke dị onye bụ Nna ihe niile na onye na-achị ihe niile, na onye na-arụ ọrụ ya nʼime ihe niile, na-ebikwa nʼime ihe niile. 7Ma e nyere onye ọbụla amara dịka oke onyinye nke Kraịst siri dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.