Native Bible

Ecclesiastes 3:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ?

Ecclesiastes 3:9 in English

Ecclesiastes 3:9 · Berean Standard Bible

What does the worker gain from his toil?

Context

7oge ndọwasị, na oge ndụkọta, oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,* 8oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị, oge ibu agha, na oge ime udo. 9Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ? 10Ahụla m ibu arọ nke Chineke bokwasịrị ndị mmadụ e kere eke. 11O meela ka ihe niile maa mma nʼoge nke ya. O tinyekwala ebighị ebi nʼime obi ndị mmadụ; ma o nweghị ka mmadụ ghọta ọrụ Chineke site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.