Native Bible

Ecclesiastes 3:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị, oge ibu agha, na oge ime udo.

Ecclesiastes 3:8 in English

Ecclesiastes 3:8 · Berean Standard Bible

a time to love and a time to hate, a time for war and a time for peace.

Context

6oge ịchọ ihe, na oge ntufu, oge ịchịkọba, na oge ichifusi, 7oge ndọwasị, na oge ndụkọta, oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,* 8oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị, oge ibu agha, na oge ime udo. 9Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ? 10Ahụla m ibu arọ nke Chineke bokwasịrị ndị mmadụ e kere eke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.