Native Bible

Ecclesiastes 3:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

oge ndọwasị, na oge ndụkọta, oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,*

Ecclesiastes 3:7 in English

Ecclesiastes 3:7 · Berean Standard Bible

a time to tear and a time to mend, a time to be silent and a time to speak,

Context

5oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ, 6oge ịchọ ihe, na oge ntufu, oge ịchịkọba, na oge ichifusi, 7oge ndọwasị, na oge ndụkọta, oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,* 8oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị, oge ibu agha, na oge ime udo. 9Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.