Native Bible

Ecclesiastes 3:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ,

Ecclesiastes 3:5 in English

Ecclesiastes 3:5 · Berean Standard Bible

a time to cast away stones and a time to gather stones together, a time to embrace and a time to refrain from embracing,

Context

3oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa, oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi, 4oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị,* oge iru ụjụ na oge ite egwu, 5oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ, 6oge ịchọ ihe, na oge ntufu, oge ịchịkọba, na oge ichifusi, 7oge ndọwasị, na oge ndụkọta, oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.