Native Bible

Ecclesiastes 3:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa, oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi,

Ecclesiastes 3:3 in English

Ecclesiastes 3:3 · Berean Standard Bible

a time to kill and a time to heal, a time to break down and a time to build,

Context

1Ihe ọbụla nwere oge; mgbe dịkwara ihe ọbụla a na-eme eme nʼeluigwe. 2Oge ịmụ nwa na oge ịnwụ anwụ, oge ịkụ ihe na oge ihopu, 3oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa, oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi, 4oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị,* oge iru ụjụ na oge ite egwu, 5oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume, oge ịbakụ na oge ịkwụsị ịbakụ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.