Native Bible

Ecclesiastes 3:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe ọbụla nwere oge; mgbe dịkwara ihe ọbụla a na-eme eme nʼeluigwe.

Ecclesiastes 3:1 in English

Ecclesiastes 3:1 · Berean Standard Bible

To everything there is a season, and a time for every purpose under heaven:

Context

1Ihe ọbụla nwere oge; mgbe dịkwara ihe ọbụla a na-eme eme nʼeluigwe. 2Oge ịmụ nwa na oge ịnwụ anwụ, oge ịkụ ihe na oge ihopu, 3oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa, oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.